Gaa na ọdịnaya

Sadiq Ibrahim

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Sadiq Ibrahim bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu na-anọchite anya Song/Fufure Federal Constituency na House of Representatives. A mụrụ ya n'afọ 1964, o si na steeti Adamawa. A họpụtara ya n'ụlọ omebe iwu na ntuli aka nke 2015 n'okpuru All Progressives Congress (APC). [1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.
  2. Hon. Sadiq Ibrahim biography, net worth, age, family, contact & picture. www.manpower.com.ng. Retrieved on 2025-01-08.