Gaa na ọdịnaya

Saint Veronica

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Saint Veronica
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereBerenice Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1. century Dezie
Ebe ọmụmụCaesarea Philippi Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya1. century Dezie
Okpukpere chi/echiche ụwaụlọ ụka ndi Catholic Dezie
Ọnọdụ canonizationsaint Dezie
Ụbọchị oririFebruary 4 Dezie
Ngosi akaraVeil of Veronica Dezie

Saint Veronica, [1] bụ nwanyị di ya nwụrụ na Jerusalem nke biri na narị afọ nke mbụ AD, dị ka omenala Ndị Kraịst na-abụghị nke Bible si kwuo.[2][3]

A na kọwa otú Veronica si nwee ọmịiko ịhụ Jizọs na-eburu obe gaa Calvary ma nye ya ákwà mkpuchi ya ka o wee kpochapụ ihu ya. Jizọs nabatara onyinye ahụ, mgbe ọ weghachiri ákwà mkpuchi ahụ, e ji ọrụ ebube jide onyinyo ihu ya na ya. Ihe ncheta ahụ ghọrọ ihe a maara dị ka Veil of Veronica. [4]

A na-eme emume akụkọ Veronica na Stations of the Cross na ụka Anglịkan, Katọlik, na Western Orthodox.[5] [6] [7][8]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. St. Veronica - Saints & Angels.
  2. "St. Veronica", Notes and Queries, 6, London: 252, July–December 1852
  3. (1994) The Life & Revelations of Sr. Mary of St. Peter. Tan Books. ISBN 0-89555-389-9. 
  4. Catholic Online
  5. "Sixth Station" at vatican.va.
  6. Butler, Alban (2000). Lives of the Saints. A&C Black. ISBN 0-86012-256-5. 
  7. Wilson, Ian (1991). Holy Faces, Secret Places. Garden City: Doubleday, 125. ISBN 978-0-385-26105-0. 
  8. Prothero, Stephen (2009). Religious Literacy: What Every American Needs to Know—And Doesn't. HarperOne. ISBN 978-0-06-185621-1.