Gaa na ọdịnaya

Salma Bouguerch

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Salma Bouguerch
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịMorocco Dezie
Obodo maka egwuregwuMorocco Dezie
Aha n'asụsụ obodoسلمى بوقرش Dezie
Aha enyereSalma Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Novemba 1998 Dezie
Ebe ọmụmụEl Jadida Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ, futsal player Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuMorocco women's national football team, Wydad Athletic Club, Raja Aïn Harrouda, Nahdat Zemamra Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl, futsal Dezie

Salma Bouguerch (amụrụ na 4 Nọvemba 1998) bụ ọkachamara bọọlu Morocco nke na-agba bọọlụ dịka onye etiti na Wydad AC nke Morocco Women's Championship D1 ya na otu mba Morocco.

Mmalite na ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Bouguerch na El Jadida.

N'èzí bọọlụ, ọ gụrụ akwụkwọ maka ọgwụ na Casablanca Faculty of Medicine and Pharmacy na Mahadum Hassan II nke Casablanca, ebe o nwetara akara ugo mmụta doctorate ya na 2024.[1]

Ọrụ klọb

[dezie | dezie ebe o si]

Tupu ịkwaga Wydad AC, Boguerch gbara Difâa Hassani d'El Jadida, Renaissance Zemamra na Raja Aïn Harrouda.

Wydad AC

[dezie | dezie ebe o si]

Na 2022, Bouguerch sonyeere Wydad AC n'oge ezumike oge.[2]

Ọrụ mba ofesi

[dezie | dezie ebe o si]

Bouguerch esoghị n'òtù egwuregwu iri abụọ na anọ nke Morocco ga- asọmpi iko mba Afrịka nke ụmụnwaanyị nke afọ 2024 n'ala obodo ha, mana e depụtara ya dịka onye egwuregwu nchekwa.[3]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]