Samaila Dahuwa Kaila
Ọdịdị
Samaila Dahuwa Kaila bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye omeiwu na-anọchite anya Bauchi N'ebe ugwu Senatorial District na 10th National Assembly . [1][2] Ọ nọbu n'ọkwa Kọmishọna maka ahụike na Bauchi Steeti.[3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ We need better representation, Senator Sama'ila Dahuwa Kaila – Daily Trust. dailytrust.com. Retrieved on 2024-12-30.
- ↑ Oboh (2023-02-28). Election Results: PDP takes Bauchi North senatorial seat (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2024-12-30.
- ↑ Ex-Health Commissioner, Dahuwa Wins PDP Bauchi North Senatorial Ticket.