Samia Nkrumah
Samia Nkrumah | |
|---|---|
Nkrumah in 2009 | |
| Chairperson of the Convention People's Party | |
| In office September 2011 – September 2015 | |
| Preceded by | Ladi Nylander |
| Succeeded by | Edmund N. Delle |
| Member of Parliament for Jomoro constituency | |
| In office 7 January 2009 – 6 January 2013 | |
| Preceded by | Lee Ocran |
| Succeeded by | Francis Kabenlah Anaman |
| Personal details | |
| Born | Samia Yaba Christina Nkrumah 23 Juunu 1960 Aburi, Ghana |
| Political party | Independent |
| Spouse | Michele Melega |
| Children | 1 |
| Parent(s) | Kwame Nkrumah (father) Fathia Nkrumah (mother) |
| Relatives | Gamal Nkrumah (brother) |
| Alma mater | School of Oriental and African Studies |
| Website | Party website |
Honorable Samia Yaba Christina Nkrumah (amụrụ ya na 23 June 1960) [1]Ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana na onye bụbu onyeisi oche nke Convention People's Party (CPP) nke emere ka ọ bụrụ nwanyị mbụ na-eduzi otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Ghana.[2] Na Ntuli aka ndị omeiwu nke afọ 2008, ọ meriri oche Jomoro na mgbalị mbụ ya.[3] Ọ bụ nwa nwanyị nke Osagyefo Dr. Kwame Nkrumah, onye isi ala mbụ nke Ghana. [4]
A mụrụ Samia na Aburi nke dI na mpaghara ọwụwa anyanwụ nke Ghana na 1960. [5] A manyere ya ịhapụ Ghana. Ya na nne ya na ụmụnne ya n'ụbọchị nwakpondị agha wepụrụ ọchịchị n'aka Kwame Nkrumah n'afọ 1966. Gọọmentị Ijipt nabatara ezịnụlọ ya n'Ijipt. [6] Ya na ezinụlọ ya laghachiri n'afọ 1975 na oku nke gọọmentị General Acheampong's National Redemption Council Ọ wee gaa ụlọakwụkw Achimota. Otú ọ dị, ọ hapụrụ mba ahụ ọzọ mgbe nne ya kpebiri ịlaghachi Ijipt na mbido afọ 1980. Samia gara obodo London, mesịa gụchaa akwụkwọ ya na mahadum ana-akpọ School of Oriental and African Studies nke Mahadum London dị na United Kingdom, ebe ọ nwetara nzere nke Bachelor Arabic Studies n'afọ 1991. Ọ gụchara nzere masta n'otu mahadum ahụ n'afọ 1993.[1]
Honorouble Samia Nkrumah malitere ịrụ ọrụ dị ka odeakwụkwọ ụlọ akụ na alaka ụlọ akụ dị na London nke Bank India na 1984. Ọ rụrụ ọrụ na Al-Ahram dị ka onye nta akụkọ na ikike dị iche iche nke malitere n'afọ 1989. [1] N'afọ 2024, ọ malitere ịrụ ọrụ n'ụlọ ọrụ akị bekee dị na Jomoro Constituency, atụmatụ nke na-achọ ime ka obodo Jomoro bụrụ ebe ama ama ana-emebe aki oyibo n'ụwa nịịle, ma gbakwunye uru na ndụ ndị bi n'ebe ahụ.[7]
ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 3 Curriculum vitae. Samia Nkrumah. Archived from the original on 2011-07-27. Retrieved on 2008-12-14.
- ↑ Duodo (11 March 2024). Electoral system needs reforms - Samia Nkrumah. Graphic Online. Retrieved on 11 March 2024.
- ↑ Ghana MPs - Constituency Details - Jomoro. Ghana MPs.. Archived from the original on 2019-04-26. Retrieved on 2019-04-17.
- ↑ Samia Nkrumah (en-GB). The Rhodes Forum 2020. Archived from the original on 2021-05-14. Retrieved on 2021-01-01.
- ↑ Samia Nkrumah 'the Amazing'. The Ghanaian Journal. Retrieved on 2008-12-14.
- ↑ Reggie Tagoe Pan-African News Wire (2007-02-19). Samia Nkrumah Says That Her Father, Dr. Kwame Nkrumah, Wanted to Return to Ghana. Abayomi Azikiwe. Retrieved on 2008-12-14.
- ↑ Online. Electoral System Needs Reforms - Samia Nkrumah. Peacefmonline.com - Ghana news. Archived from the original on 2024-03-11. Retrieved on 2024-03-11.