Gaa na ọdịnaya

Samuel Abdulai Jabanyite

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Samuel Abdulai Jabanyite bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana na onye otu nzuko omeiwu nke asaa nke Republic of Ghana nke anọ na-anọchite anya Chereponi Constituency na Northern Region na tiketi National Democratic Congress.[1]

Ndụ mbido

[dezie | dezie ebe o si]

Samuel Abdulai Jabanyte (amuru n'ọnwa Maachi 4 afọ 1972) bu onye Ghana nke tinyere aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Abdulai nwetara B.ED. (Social Studies) sitere na Mahadum Cape Coast, nzere Master of Governance sitere na ulọ Akwụkwọ Ọchịchị na Ọchịchị, GIMPA, asambodo sitere na Mahadum Cranfield, Ghana Armed Forces and Staff Command College, nke Management Development and Productivity Institute, Institute of Local Government Studies, na Madison Pine, U.K.[2] [3]

  1. Ghana MPs - List of MPs. GhanaMps.. Archived from the original on 2025-02-23. Retrieved on 2019-03-11.
  2. GhanaWeb. Ghana Famous People. GhanaWeb.
  3. Peace in Chereponi will be sustained - MP (en-US) (2019-06-12). Retrieved on 2026-02-20.