Sani Bawa Argungu
Ọdịdị
Sani Bawa Argungu (amụrụ na Ọgọstụ 1959) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si Kebbi Steeti. Ọ nọchitere anya Argungu/Augie Federal Constituency na National Assembly, na-eje ozi dị ka onye otu All Nigeria Peoples Party (ANPP) site na 1990 ruo 2003, na site na 2003 ruo 2007 na Ụlọ ndị nnọchiteanya
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ The House of Representatives, Federal Republic of Nigeria. web.archive.org (2007-12-21). Archived from the original on 2007-12-21. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ House of Representatives Member | Honourable Sani Argungu. web.archive.org (2007-10-20). Archived from the original on 2007-10-20. Retrieved on 2025-01-08.