Sani Mohammed Aliyu Rano
Ọdịdị
Sani Mohammed Aliyu Rano bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria si Kano Steeti, Naijiria. Ọ nọchitere anya Rano/Kibiya/Bunkure Federal Constituency na Mgbakọ Mba dị ka onye otu Ụlọ ndị nnọchiteanya. A họpụtara ya n'okpuru ọkọlọtọ nke Peoples Democratic Party (PDP) ma jee ozi site na 2015 ruo 2019.[1][2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ undefined candidate data for 2023 - Stears Elections. www.stears.co. Archived from the original on 2025-01-05. Retrieved on 2025-01-05.