Sani Umar Bala
Ọdịdị
Sani Umar Bala bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu na-anọchite anya Kunchi/Tsanyawa Federal Constituency na House of Representatives. A mụrụ ya na 16 Jenụwarị 1970, o si na Kano Steeti. A họpụtara ya ka ọ banye n'ụlọ omebe iwu n'afọ 2023 n'okpuru All Progressives Congress (APC).[1][2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ 10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ National Assembly | Federal Republic of Nigeria. nass.gov.ng. Retrieved on 2025-01-07.