Gaa na ọdịnaya

Sarah Angelica Van Buren

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sarah Angelica Van Buren
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha ọmụmụSarah Angelica Singleton Dezie
Aha ezinụlọ dịSarah Angelica Van Buren Dezie
Aha enyereAngelica Dezie
Aha ezinụlọ yaSingleton Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Febụwarị 1818, 1816 Dezie
Ebe ọmụmụWedgefield Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya29 Disemba 1877, 29 Disemba 1878 Dezie
Ebe ọ nwụrụNew York City Dezie
Ebe oliliWoodlawn Cemetery Dezie
Dị/nwunyeAbraham Van Buren Dezie
NwaSingleton Van Buren Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiFirst Lady ǹkè Amerịka Dezie
Ebe agụmakwụkwọMadame Grelaud's French School Dezie
NọchiriAnna Harrison Dezie

Sarah Angelica Van Buren (nee: Singleton ; Febụwarị 13, 1818 – Disemba 29, 1877) bụ onye nketa nwanyị Amerịka na nwunye nwa onyeisiala nke asatọ nke United States, Martin Van Buren. Ọ lụrụ nwa Onyeisiala, Abraham Van Buren nke Abụọ. O were ọkwa onyeisiala n'ihi na nwunye onyeisiala, Hannah Van Buren, anwụọla, ọ lụghịkwa di ọzọ. Ọ bụ nwanyị kacha nta n'ime ndị na-anabata ndị ọbịa White House, na-arụ ọrụ ahụ mgbe ọ dị afọ iri abụọ.

Mbido ndụ ya

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Sarah Angelica Singleton na South Carolina na February 13, 1818. Ọ bụ nwa nke anọ n'ime ụmụaka isii.[1][2]

Alụmdi ya

[dezie | dezie ebe o si]

N'oge oyi nke 1837-38, Angelica na nwanne ya nwanyị Marion nọrọ na Washington, D.C. na United States Senator William C. Preston, nwa nwanne nne ha. Akpọbatara ụmụ agbọghọ ndị ahụ na ụmụ nwoke nke onye isi ala Martin Van Buren. Angelica nwere njikọ na nwa President Abraham, bụ onye n'oge na-adịghị anya mgbe nke ahụ gasịrị rịọrọ ya ka ọ lụọ ya. Ha lụrụ na ubi nna ya na November 27, 1838.[3][4]

Nwanyị mbụ

[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe agbamakwụkwọ ahụ gasịrị, Van Buren weghaara ọrụ nke onye ọbịa na White House, nke a mere ka ọ bụrụ nwunye mbụ nke United States nke ọma, dịka nne di ya nwụrụ ọtụtụ afọ tupu mgbe ahụ.[5]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]