Gaa na ọdịnaya

Sharon Letlape

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sharon Letlape
Sharon Letlape

Molebogeng Sharon Letlape bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa sitere na Economic Freedom Fighters. Kemgbe ọnwa Nọvemba afọ 2023 ọ bụbu onye otu National Assembly nke South Africa. [1]

Tupu ọ banye n'ụlọ omebe iwu, Letlape bụ onye otu EFF Central Command Team na onye kansụl na Obodo Rustenburg.[2]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Molebogeng Sharon Letlape (en). People's Assembly. Retrieved on 2023-11-30.
  2. Letlape. OPINION | Sharon Letlape: Let us remember the women of 1976 (en-US). News24. Retrieved on 2024-03-02.