Shattered (ihe nkiri 2011)
Ọdịdị
Shattered (ihe nkiri 2011)
| Aha | Shattered |
|---|---|
| Ụdị | drama film |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 2011 |
| Mba osi | China |
| Mmalite asụsụ ihe ngosi | English |
| Ụcha anụkpa ahụ | color |
Shattered bụ ihe nkiri Kenya nke Gilbert Lukalia duziri na'afọ 2011, ebe onye na-eme ihe nkiri Nollywood bụ Rita Dominic, gosipụtara dị ka Keziah ma bụrụ ya nọ n'isi ihe nkiri. O ritere ihe nrite abụọ na ihe nrite Africa Movie Academy Awards nke afọ 2012. Rita Dominic merikwara ihe nrite kacha mma na ihe nrite Kalasha Film and Television Awards nke afọ 2012 na Kenya. [1] [2] [3] [4]
Ndị so mee ihe nkiri a
[dezie | dezie ebe o si]- Rita Dominic dịka Keziah Njema
- Mumbi Maina dịka Mumbi Miana
- Robert Burale dịka Frank Njema
- Allan Adika dịka Jomo
- Eddie Gebhart dịka nwanne Nick
- Gideon Nzukie dịka Mike Njema
- Naomi Wambui
- Melvin Alusa
- Ainea Ojiambo
- Janet Sision
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Sinem Bilen-Onabanjo (July 17, 2012). SHATTERED MOVIE TRAILER. Retrieved on 10 February 2014.
- ↑ SHATTERED MOVIE REVIEW. Archived from the original on 22 February 2014. Retrieved on 10 February 2014.
- ↑ Rita Dominic wins big for Shattered movie. BellaNaija. Retrieved on 10 February 2014.
- ↑ Behind the Scenes of Shattered Movie. Retrieved on 10 February 2014.