Gaa na ọdịnaya

Shehu Ahmed

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Shehu Ahmed bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria bụ onye jere ozi dịka onye otu ụlọ omebe iwu Naijiria, na-anọchite anya Bungudu/Maru Federal Constituency na Zamfara steeti. A họpụtara ya n'afọ 2019 n'okpuru People's Democratic Party (PDP).[1][2][3][4]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Sobowale (2021-07-09). List of House of Reps members and their political parties (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-07.
  2. Candidates - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2025-01-07.
  3. LIST-OF-MEMBERS-ELECT-OF-THE-HOUSE-OF REPRESENTATIVES.FEB_.2023.pdf. INEC Nigeria.
  4. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-07.