Gaa na ọdịnaya

Shehu Barwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Shehu Barwa Beji bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke nọchitere anya Bosso / Paikoro Federal Constituency nke Niger State na Ụlọ Ndị Nnọchiteanyana 9th National Assembly. A họpụtara ya n'okpuru pati All Progressives Congress (APC).[1][2][3][4] Yusuf Kure Baraje nọchiri ya.

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Alu (2021-08-19). Hon. Beji consolidates lawmaking with projects execution (en-US). Blueprint Newspapers Limited. Retrieved on 2025-01-07.
  2. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-07.
  3. undefined candidate data for 2023 - Stears Elections. www.stears.co. Archived from the original on 2025-01-07. Retrieved on 2025-01-07.
  4. Hon. Shehu Barwa Beji – Independent Newspaper Nigeria (en-GB). Retrieved on 2025-01-07.