Gaa na ọdịnaya

Shehu Kaka Lawan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Kaka Shehu Lawan bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-ejekwa ozi ugbu a dị ka onye sinetọ na-anọchi anya Borno Central Senatorial District na Borno steeti na Sineti iri n'okpuru ikpo okwu All Progressives Congress (APC)[1][2][3]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Galadima (2023-09-11). Borno Central: Court affirms APC's Kaka Shehu's victory (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2025-01-04.
  2. Abubakar (2023-11-02). A'Court affirms Lawan's victory in Borno central (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2025-01-04.
  3. Usman (2023-11-22). Borno Senator seeks review of Nigerian laws (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-01-04.