Shongom
mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Gombe ![]() |
nhazi ọnọdụ | 9°39′0″N 11°13′0″E, 9°40′25″N 11°15′24″E ![]() |

Shongom bụ mpaghara ime obodo nke dị na Gombe Steeti, Naịjịrịa. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Boh nke dị n'ebe ugwu nke mpaghara ahụ.
MaGeography
[dezie | dezie ebe o si]Ọchịchị ime Obodo Shongom nwere mkpokọta narị iteghete na iri abụo na abụọ square kilomita ma nwee nkezi okpomọkụ celsius nke dị iri atọ na abụọ.Ochịchị ime Obodo ahụ na-enwe oge abụọ kàrà naa uru nke bụ, oge udu mmiri nke na-abịakarị n'etiti ọnwa Mee na Septemba ya na oge ọkọchị nke na-adịkarị n'etiti ọnwa Ọktoba na Eprel. [1]
Akụ na ụba
[dezie | dezie ebe o si]Azụmahịa bụ ọrụ akụ na ụba dị oke egwu na ime obodo Shongom ebe mpaghara a nwere nnukwu ahịa ehi mba ụwa dị na Lalaipido ebe a na-ere anụmanụ dị iche iche. Ọrụ ugbo na-amakwa ifuru na ọchịchị ime Obodo Shongom ebe a maara maka ịkọ ọtụtụ ihe ọkụkụ dịka agwa, osikapa, sorghum, ọka-aghịrịgha na millet. Ọrụ ndị ọzọ ndị ọchịchị ime obodo Shongom na-arụ gụnyere ịchụ nta, ịtụ osisi, na ịzụ anụmanụ. [1]
Mpaghara na obodo nta
[dezie | dezie ebe o si]Bengunji; Bango, Bangunji, Bikutture, Bikwala, Bishiwai, Dilange (Dutse), Kalo, Kulan, Laluwa, Najeji, Suli, Yelchen-Yelchen.
Burak; Dabuki, Dajanwani, Kwanankukah, Lasanjang, Pirim, Sabonlayi, Shemyam, Tauni, Burak.
Filia; Chengun, Disga, Farin-Kasa, Filiya, Jauro-Sajo, Lababali, Yapandi, Yarana.
Gundale; Anguwar Jauro Sule, Bebulo, Gundale, Gurwa, Kambuluk, Marke, Sakram, Swaja, Tudun Wada, Yelwa Gurwa.
Gwandum; Danjigiri, Garko, Golombi, Gujuba, Gwandum, Gwanlammeche, Gwere Yelwa, Katagum, Keffi, Kukah, Lalingling, Majidadi, Pamadu, Pilame, Popandi, Sabongari, Tambau, Toro, Yabayo, Yafuto.
Kushi; Dankunni, Dirang, Gomle, Kaure, Kommo, Kugwayam, Kushi, Ladongor, Lapandintai, Sabongari, Tanjania, Tatadar
Ọṅụ ọgụgụ Shongom na ngụkọ nke afọ 2006 bu puku narị iri ise na otú, narị ise na iri abụo.
Koodu Nzipu ozi
[dezie | dezie ebe o si]Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị asaa na iri asaa. [2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Shongom Local Government Area. www.manpower.com.ng. Retrieved on 2022-03-23.
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 26 November 2012. Retrieved on 20 October 2009.