Gaa na ọdịnaya

Signe Persson-Melin

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Signe Persson-Melin
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịSweden Dezie
Aha enyereSigne Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Jụn 1925 Dezie
Ebe ọmụmụQ10708784 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya31 Ọgọọst 2022 Dezie
Ebe ọ nwụrụMalmö Dezie
ŃnàEric Sigfrid Persson Dezie
Dị/nwunyeJohn Melin Dezie
NwaTruls Melin, Per Melin Dezie
Ọrụ ọ na-arụdesigner Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaNationalmuseum, British Museum Dezie
Ihe nritePrins Eugen-medaljen, Lunning Prize Dezie
Onye nnọchite anya nwebiisinkaikike mmeputakwa nke CISAC-otu nọchiri anya ya Dezie
Ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

 

Melin Curry 1955

Signe Persson-Melin (1925–2022) bụ onye na-emepụta ihe na mba Sweden. A maara ya maka ọrụ ya na seramiiki na imewe iko.[1]

A mụrụ Persson-Melin na June 19 n'afọ 1925[2] na Tomelilla, Sweden.[3] Ọ gụrụ akwụkwọ na Konstfack na Kunsthåndværkerskolen . [1] Ọ nwụrụ na Ọgọst 31 n'afọ 2022.[4]

Ọrụ ya dị na Nationalmuseum, [5] Cooper Hewitt, [6] na British Museum. [7]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 Signe Persson-Melin - Artist and ceramicist (en). Svenskt Tenn. Retrieved on 5 March 2026.
  2. Persson-Melin, Signe (en). Artists of the World. Retrieved on 5 March 2026.
  3. Signe Persson-Melin (en). Archyvio. Retrieved on 5 March 2026.
  4. Signe Persson-Melin 1925 – 2022. Scandinaviandesign.com (31 August 2022). Retrieved on 5 March 2026.
  5. Signe Persson-Melin (en). Nationalmuseum. Retrieved on 5 March 2026.
  6. Primeur (en). Smithsonian Institution. Retrieved on 5 March 2026.
  7. Signe Persson-Melin. British Museum. Retrieved on 5 March 2026.