Sikiru Adesina
Ọdịdị
Sikiru Adesina
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ọmụmụ | Sikiru Adesina |
| Aha enyere | Sikiru |
| Aha pseudonym | Arakangudu |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1971 |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 8 Febụwarị 2016, 9 Febụwarị 2016 |
| Ebe ọ nwụrụ | Kaduna |
| Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
| Ihe kpatara ọnwụ | myocardial infarction |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, onye nhazi ndu ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Sikiru Adesina ((listenⓘ)) (1971 - February 8, 2016), nke a maara nke ọma dịka Arakangudu, bụ Onye na-eme ihe nkiri na obodo Naijiria, burukwa onye nduzi na onye na-emepụta ihe nkiri.[1] A maara ya nke ọma maka ọrụ ya dịka onye na-ahụ maka ọgwụ, onye ohi ji égbè maọbụ onye anwansi na fim.[2] Na onwa Febụwarị ubochi asato, nke oge afo 2016, ọ nwụrụ n'ụlọ ya na Kaduna, Northern Nigeria.[3]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Temi Ni, Tie Ko (2004)
- Agbede Ogun (2005)
- Idunnu Mi (2007)
- Ilu Gangan (2009)
- Ogbologbo (2003)
- Iya Oju Ogun (2007)
- Ere Agbere (2005)
- Agba Osugbo
- Aje Olokun
- Iya Oko Bournvita
- Igba Owuro (2005)
- Ayaba Oosa
- Ajana ọlaedo
- Fijabi
- Oju Odaran Re
- "Basira Badia"
- Ogunmola bashorun ibadan"
Hụkwazie
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị na-emepụta ihe nkiri na Naijiria
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Adeniji. "Arakangudu dies, for burial Wednesday", The Punch Newspaper, 10 February 2016. Retrieved on 10 February 2016.
- ↑ Ajasa. "Stakeholders mourn Arakangudu, Yoruba veteran actor", Vanguard Newspaper, 10 February 2016. Retrieved on 10 February 2016.
- ↑ "Biography/Profile/History Of Late Yoruba Actor Sikiru Arakangudu", Daily Mail Nigeria, 9 February 2016. Retrieved on 10 February 2016.