Small Doctor
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha pseudonym | small Doctor |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Ọktoba 1996 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, odee egwu |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2012 |
Àtụ:Infobox musical artist Small Doctor
Adekunle Temitope (amụrụ ya n’abalị iri abụọ na asaa n’ọnwa Mee n’afọ 1996), onye amaara nke ọma dịka aha Small Doctor, bụ onye Naịjirịa na-eti egwu Fuji, afuro-pọpụ. [1] [2] Small Doctor tiri egwu ọzọ nke: "Penalty" nke turu ugo nke "Ọkacha egwu nke Họpụ" na "The Headies" 2018 . [3] [4] Egwu ya na-abụkarị na Bekee na Yoruba . [5]
Mmalite ndụ na Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Temitope na Dopemu, Legọọsụ mana ọ bụ onye Ondo Steeti . O nwere mmasị dị ukwuu na egwu mgbe ọ dị obere. Ọ gara Ain't Orosan Nọzịrị na Praịmarị Sukulu wee gaa Sekọndịrị na Oniwaya Sekọndịrị Sukulu. N'ihi mmasị ya na egwu, ọ si na Mahadum Legọọsụ pụọ iji lekwasị anya na egwu oge niile. [6]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Na 2012, ọrụ egwu ya malitere. O wepụtara egwu dịka Gbagaun, Anobi, Penalty na Mosquito Killer. [7] [8]
2015 – ugbua: Street Ambassador Abọm
[dezie | dezie ebe o si]Na 24 Julaị 2015, Small Doctor wepụtara studiyo abọm izizi ya "Street Ambassador". [9] Abọm ahụ gosipụtara ndị egwu ọzọ dịka Pasuma, Dre San na Young Legxy.
Nnwuchi
[dezie | dezie ebe o si]Na 3 Disemba 2018, E jidere Small Doctor maka ebubo inwe egbe nakwa maka ikwu na ọ ga-agbagbu onye uwe ojii nọ n'ọrụ okporo ụzọ Oshodi, Legọọsụ. [10] [11] N’ime otu ụbọchị, ụlọ ikpe dị n’Ebute kpochapụrụ ebubo niile e boro ya ma hapụ ya. [12] [13]
Omo Better Tour
[dezie | dezie ebe o si]Small Doctor bidoro njem egwu mbụ ya na Naịjirịa akpọrọ "Omo Better Concert" na 9 Disemba 2018. [14] [15] O gosipụtara nka ya na ámá egwuregwu Agege na Lagos nwere oche 20,000. [16] O gosipụtara nka egwu ya na London na kọnsatị emere na O2 Academy Islington na 9 Septemba 2018.
Mbianye aka
[dezie | dezie ebe o si]Na 6 Epurel 2019, Ndị Winners Golden Bet gosipụtara Small Doctor dịka onye nnọchite anya ha. [17]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]Abọm
[dezie | dezie ebe o si]- 2015: "Street Ambassador"
- 2015: "Omo Iya Teacher"[18]
- 2016: "Street King"
Egwu
[dezie | dezie ebe o si]- 2015: "Skit"
- 2015: "Oh My God"
- 2015: "E No Sabi"
- 2015: "Gyration"
- 2015: "Magician"
- 2015: "Amuludun"
- 2015: "Say Baba"
- 2015: "Oyinbo"
- 2015: "Eleda Mi"
- 2015: "God the Bless"
- 2015: "Street Bus Stop"
- 2015: "Arrest"
- 2015: "Small Doctor"
- 2015: "Omo Iya Teacher"
- 2015: "Ile Ijo"
- 2015: "Story"
- 2015: "Gbera"[19]
- 2015: "Gbagaun"
- 2015: "Iya Teacher"
- 2015: "You Know"
- 2015: "Anobi"
- 2015: "Mosquito Killer"
- 2015: "Uzobu"
- 2015: "Anobi"
- 2016: "Penalty"
- 2016: "Sobotone"
- 2016: "Forever"
- 2016: "Pakurumo"
- 2018: "My People"
- 2018: "Slay Mama"
- 2018: "Thank You"[20]
- 2019: "Believe"
- 2020: "Account Balance"[21]
Onyinye na nhọpụta
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Mmemme
Onyinue |
Nrite | Rịzọọtụ |
---|---|---|---|
2017 | City People Entertainment Awards | Egwu Okporo nke afọ | Merie[22] |
2015 | City People Entertainment Awards | Nwaafọ na-eti egwu nke afọ | Merie |
2016 | Nigeria Music Video Awards (NMVA) | Ọkacha Vidiyo nke onye ọhụrụ | Merie[23] |
2018 | Nigeria Entertainment Awards | Ọkacha mmeme ọhụrụ | Merie[24] |
The Headies | Ọkacha onye egwu okporo ụzọ | Merie[25] |
Nsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Small Doctor biography. Legit.ng.
- ↑ Nigerian singer Small Doctor talks about his days as a bus conductor and Okada rider. Legit.ng (22 May 2018).
- ↑ Headies Awards 2018: Full list of categories, winners. Dailypost.ng (6 May 2018).
- ↑ Singer opens up on how his mother inspired his hit single, 'Penalty'. Pulse.ng (22 May 2018).
- ↑ How Small Doctor made Nigerian pop from Fuji music. Musicinafrica.net.
- ↑ Small Doctor Biography. Mybiohub.com.
- ↑ Small Doctor Biography. Afrobios.com. Archived from the original on 2021-04-15. Retrieved on 2020-11-27.
- ↑ Small Doctor-‘Penalty’. Pulse Ng (15 December 2016).
- ↑ Street Ambassador. velvetroom.gr. Archived from the original on 2019-04-16. Retrieved on 2020-11-27.
- ↑ Police arrest their ambassador Small Doctor for illegal possession of firearms, Nigerians react. Legit.ng. Archived from the original on 2021-04-15. Retrieved on 2020-11-27.
- ↑ Police Small Doctor for alleged possession of firearm. Pulse.ng (3 December 2018).
- ↑ What Small Doctor said after his release by Lagos court. Dailypost.ng (5 December 2018).
- ↑ "Everything is settled" – Small Doctor says after Arrest. Bella Naija (5 December 2018).
- ↑ Small Doctor called and Agege gave a resounding welcome at the OmoBetter concert. Gbenga Bada.
- ↑ History Made As small Doctor Shuts Down Agege Stadium With Omo Better Concert (See Photos). OG DEJI.
- ↑ Small Doctor: OMO Better Concert (Photos). Eni Ola. Archived from the original on 2019-02-17. Retrieved on 2020-11-27.
- ↑ Why we signed Small Doctor as brand ambassador, by betting company. thenationonlineng.net (6 April 2019).
- ↑ Street-hop act set to drop 2nd album "Omo Iya Teacher" [Tracklist]. Pulse.ng.
- ↑ "small doctor features reminisce on "gbera"". (in en-US)
- ↑ "MUsic: Small Doctor – Thank You". (in en-US)
- ↑ "Small Doctor - Account Balance (With Lyrics)". (in en-UK)
- ↑ "#CPMA2017: Full List Of Winners At the City People Music Awards", Citypeopleonline.com, 7 August 2017.
- ↑ "Small Doctor wins 1st major award in 2016", Thenet.ng, 2016-12-16.
- ↑ "The 2018 Winners", Neaawards.org.
- ↑ "The Headies 2018: See Full List of Winners – #12thHeadies", bellanaija.com, 6 May 2018.