Solomana Kante
Ọdịdị



Solomana Kanté (nke edekwara dị ka Sùlemáana Kántε, [1] Souleymane Kanté ma bụ Sulemaana Kantè ; N'Ko , afọ 1922 – ọnwa Nọvemba 23, afọ 1987) bụ onye ode akwụkwọ Guinean, onye na-agụ akwụkwọ na onye nkuzi, [2] kacha mara amara dị ka onye mepụtara mkpụrụedemede N'Ko maka ụdị asụsụ Manding nke Afrịka.
Kanté kere N'Ko, edemede ọgbara ọhụrụ maka, dịka ọ hụrụ ya, [3] asụsụ Manding n' afọ 1949 ka afọ ise nke nnwale na usoro ederede dị iche iche gasịrị. [1] A malitere iji edemede ahụ na Kankan, Guinea wee kesaa ya na mpaghara ndị ọzọ na-asụ Manding nke ọdịda anyanwụ Afrịka.
- 1 2 Donaldson (2020). "The Role of Islam, Ajami writings, and educational reform in Sulemaana Kantè's N'ko" (in en). African Studies Review 63 (3): 462–486. DOI:10.1017/asr.2019.59. ISSN 0002-0206. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name "Donaldson" defined multiple times with different content - ↑ Vydrin (1999). Manding-English Dictionary : (Maninka, Bamana), 8. ISBN 9780993996931. OCLC 905517929.
- ↑ Donaldson (2017-01-01). "Orthography, Standardization, and Register: The Case of Manding". In P. Lane, J. Costa, & H. De Korne (Eds.), Standardizing Minority Languages: Competing Ideologies of Authority and Authenticity in the Global Periphery (Pp. 175–199). New York, NY: Routledge. (2).