Solomon Adaelu
Ọdịdị
Solomon Ezinwa Onyemaobi Adaelu (amụrụ 1 Jenụwarị 1972) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dịka onye otu na-anọchi anya Obingwa/Ugwunagbo/Osisioma federal constituency n'ụlọ omebe iwu. [1][2][3]
Mbido ndụ na ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Solomon Adaelu na 1 Jenụarị 1972 ma si Abia steeti. Ọ nọchiri Eziuche Chinwe Ubani wee họpụta ya n'afọ 2015 ka ọ bụrụ ọgbakọ omebe iwu obodo, ma bụrụkwa onye a họpụtara ọzọ n'afọ 2019 maka oge nke abụọ n'okpuru pati Peoples Democratic Party (PDP). Ọ rụrụ ọrụ dị ka osote onye isi oche, kọmitii na teknụzụ ozi na teknụzụ nkwukọrịta. Ọ garaghị nke ọma na ntinye aka ya maka ịzọ ọkwa ọzọ na 2023.[4][5][6][7]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Solomon Ezinwa Adaelu (en). Politicians Data (2023). Archived from the original on 2024-12-13. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org (2023). Archived from the original on 2025-01-05. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ Legislator Details - ConsTrack Track and Report on Governement Funded Projects in Nigeria. www.constrack.ng (2023). Archived from the original on 2025-01-05. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ 2015 abia state house of representatives election results - eduweb (en-US). eduweb.com.ng (2015). Archived from the original on 2024-08-09. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ 2019 ABIA state house of representatives election results - eduweb (en-US). eduweb.com.ng (2019). Archived from the original on 2024-08-10. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ 2023 ABIA state house of representatives election results - eduweb (en-US). eduweb.com.ng (2023). Archived from the original on 2024-07-10. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ Ikokwu (2023-01-24). Hon. Solomon Adaelu confirms appearance on Abia election debate today (en-US). CITY TIMES ONLINE. Archived from the original on 2024-09-07. Retrieved on 2025-01-05.