Stella Foluke Osafile
Ọdịdị
Stella Foluke Osafile bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ na-ejekwa ozi ugbu a dịka onye nnọchi anya steeti na-anọchite anya Amuwo Odofin n'ụlọ omebe iwu Legọs steeti. [1] [2][3]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Rapheal (2024-02-03). If I knew cost of vying for election, I wouldn't have contested (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ miftaudeenraji@vanguardngr.com (2023-09-25). 100 DAYS IN OFFICE: Osafile, Amuwo Odofin 1 Rep, supplies free school materials (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ Iniobong (2024-11-10). Presidential system too expensive, Nigeria can't survive under it- Osafile (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2025-01-07.