Stephanie Okereke Linus

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì Stephenie Okereke)
Stephenie Okereke (2021)

Stephanie Linus (Amụrụ ya Stephanie Onyekachi Okereke;[1] na-abali abụọ n'ọnwa iri na-afọ 1982)[2][3] ọ bụ otu onye egwuregwu onyo-onyoo nke ala Naijiria (Nigerian actress), film director na model. Onwetala ọtụtụ inwe na nghọpụta di iche-iche maka ọrụ ya dika omee ihe onyo-onyoo, nke tinyere: '2003 Reel Award for Best Actress', '2006 Afro Hollywood Award for Best Actress', na nghọpụta atọ ọzọ tinyere Best Actress in a Leading Role na Africa Movie Academy Awards' na-afọ 2005, 2009 na 2010.[4][5][6][7]ọ bụkwa onye na-esote 'Most Beautiful Girl in Nigeria' na nzukọ ụmụ nwanyi makachara na mma na-afo 2002.[8] Na-afo 2011, Ndi ọchichi ala Naijiria họpụtara ya dika ọ tụ onye (Member of the Order of the Federal Republic, MFR).[9]

Mbido Ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ Stephanie Okereke na Ngor Okpala, Imo State. ọ bụ nwa nke isii nke Mazi na Odoziakụ Chima na Mary Okereke. ọ guchara ụlọ akwụkwọ praịmarị na ụlọ akwụkwọ praịmarị na Delta State. ọ gara Mahadum na University of Calabar, nke di na Cross River State, ebe ọguru 'English and Literary Studies'.[10]

ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Obidoro mewa ihe onyo-onyoo mgbe ọ na-etolite. Na-afọ1997 mere ihe onyo-onyoo Nollywood abụọ nke akpọrọ 'Compromise 2' na 'Waterloo'.[11] N'oge 'Most beautiful girl in Nigeria' na-afọ 2002, Okereke gbara onye abụọ[8] Mgbe e mesịrị na-afọ 2003, Okereke nwetara inwe abụọ n'ime nghọpụta asatọ onwetara na 2003 'Reel Awards for 'Best Actress - English' na 'Best Actress of the year 2003'. Mgbe ọgụchara akwụkwọ na 'New York Film Academy' na-afọ 2007, Okereke tọhapụrụ ihe onyo-onyoo nke akpọro 'Through the Glass'[12][13] nke ọrụ ya bụ onye ntụziaka (director), Ode akwụkwọ ihe onyo-onyoo (scriptwriter), onye mmepụta (producer) na onye omee nke ihe onyo-onyoo (actress).[8][14] Ihe onyo-onyoo a nwetara nghọpụta na 'Africa Movie Academy Award' maka 'Best Screenplay'  na-afọ 2009.[7] Na-afo 2014, O mepụtara ihe onyo-onyoo ọzọ nke aha ya bụ 'Dry' ebe ọrụkwara orụ onye ntụziaka (director), Ode akwụkwọ ihe onyo-onyoo (scriptwriter), onye mmepụta (producer) na onye omee nke ihe onyo-onyoo (actress) nke nwetakwara ọtụtụ inwe nke tinyere '12th Africa Movie Academy Awards na 2016 Africa Magic Viewers Choice Awards' nakwa onyinye ụgbọala ọhụrụ. Okereke emela ihe onyo-onyoo iri na itoolu (90).[15]

Ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa anọ na-afọ 2005, Okereke nwere mgberede okporoụzọ nke mereka ọgbajie aka makwa nwee ọkụ orire ebe ọ na-aga 'African Movie Academy Awards' na  Yenagoa, Bayelsa State, Nigeria.[16]

N'ọnwa anọ na-afọ 2012 Okereke lụrụ di ya Mazi Linus Idahosa na Paris, France, mee mmemme na-abughi nke ọha nke tinyere ndi ezinulọ ya na ọtụtụ ndi Nollywood.[17][18][19]  N'ọnwa iri na-afọ 2015, ọmụrụ nwa nke mbụ ha bụkwa diọkpara ha Maxwell Enosata Linus.

Inwe na Nghọpụta ya[dezie | dezie ebe o si]

Afo Mmemme Onyinye Recipient Result
2002 Most Beautiful Girl in Nigeria Herself Runner-up
2003: What a Year Awards Best Actress Herself Merie
2003 Reel Awards Best Actress - English Herself Merie
Best Actress of the year Herself Merie
2004: Afro-Dublin Awards Outstanding Actress Herself Merie
2004 Film Makers of Nigeria Award For Excellence herself Merie
2005: 1st Africa Movie Academy Awards, Best Actress in a Leading Role Herself Ahọpụtara
2006 Afro Hollywood Award Best Actress herself Merie
2009 5th Africa Movie Academy Awards Best Actress in a Leading Role Reloaded Ahọpụtara[6][7][8]
Best Screenplay Through the Glass Ahọpụtara
2010 6th Africa Movie Academy Awards Best Actress in a Leading Role Nnenda Ahọpụtara[4][5]
2013 Montage Africa Women of Exllence Awards Achievement In drama and entertainment Herself Merie[20]
2015 2015 Best of Nollywood Awards Movie With the Best Social Media Dry Merie
Best Actress Leading Role Ahọpụtara
Best Director Ahọpụtara
Movie Of The Year Ahọpụtara[21]
Bentonville Film Festival Best Protagonist Merie[22]
ZAFAA Global Awards Best Actress Merie
Best Film Merie
Best Producer Merie
Best Director Merie[23]
2016 12th Africa Movie Academy Awards Best Nigerian Film Merie
Best Film Ahọpụtara
Best Director Ahọpụtara
2016 Africa Magic Viewers Choice Awards Best Overall Movie (Africa) Merie
Best Director Ahọpụtara
Best Movie West Africa Ahọpụtara
Pan African Film Festival Programmers'Award Narrative Feature Merie[24]
Nafca Best Actress In Leading Role Merie[25]
Best Overall Movie Merie[26]
Best Director Ahọpụtara
Best Screenplay Ahọpụtara
Best Drama Film Ahọpụtara
DALA awards Face of Nollywood (Female) Herself Merie[27]
2017 Truth Awards Best Supporting Actress Boonville Redemption Merie

Filmografii[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Film ọru ya  Ndetu 
1997 Compromise 2
Waterloo
2002 Pretender ya na Patience Ozokwor na Tony Umez
Blind Justice ya na Tony Umez
2003 Aristos
Emotional Crack ya na Ramsey Nouah, Dakore Egbuson nakwa  Patience Ozokwor
Genesis of Love
Private Sin ya na Genevieve Nnaji, Richard Mofe-Damijo na Patience Ozokwor
Queen Sheba
The Cross of Love ya na Patience Ozokwor
Together as One
2004 Beautiful Faces ya na Ini Edo
Critical Decision ya na Genevieve Nnaji, Richard Mofe-Damijo & Mike Ezuruonye
Deep Loss ya na  Desmond Elliot
Diamond Lady: The Business Woman
Dream Lover Benita
Eye of the Gods ya na Ini Edo
In the Name of Love ya na Desmond Elliot
Last Girl Standing
Magic Moment Stephine Okereke ya na Desmond Elliot
Mama-G in America ya na  Patience Ozokwor
Miss Nigeria
More Than a Woman
My Mother My Marriage
Official Romance ya na Zack Orji
Promise & Fail ya na Desmond Elliot
Promise Me Forever ya na Nnaji
Right Man for Me ya na Tony Umez
Sensational Spy
Strength of a Woman
To Love Again
Virgins Night Out
Working Class Lady ya na Rita Dominic
2005 A Time to Die
Days of Bondage Lucia
Guys on the Line ya na Rita Dominic
Lonely Hearts ya na Ini Edo
Ola... the Morning Sun ya na Pete Edochie
Omalinze Adaugo ya Onyeka Onwenu
Price of Ignorance ya na Pete Edochie
Princess of Wealth
Royal Battle
Street Fame
Windfall
Woman on Top
2006 Behind the Plot ya na Desmond Elliot
Daytime Lovers Binta ya naTony Umez
Efficacy ya na Desmond Elliot
Shut In
Sitanda onye ntuziaka ya bụ Izu Ojukwu, Ihe onyo-onyoo a nwetara nghoputa itoolu makwa nweta ihe inwe ise na

3rd African Movie Academy Awards na-afo 2007, tinyekwara Best Picture & Best Nigerian Film.[28]

The Law Students
The Preacher
Upside Down ya na Patience Ozokwor na Tony Umez
2007 A Time to Love Hope ya na Desmond Elliot
Governor's Wife ya na Ramsey Nouah
2008 Mission to Nowhere
Hidden Treasure Nadine ya na Ramsey Nouah, Nadia Buari & Olu Jacobs
Through the Glass Ada ya na Garrett McKechnie, Christy Williams, Pascal Atuma
2009 Nnenda onye ntuziaka ihe onyo-onyoo a bụ Izu Ojukwu, onwetara nghoputa ato na African Movie Academy Awards  na-af 2010, tinyekwara nghoputa na Heart of Africa[29]
Reloaded Weyinmi ya na Ramsey Nouah, Desmond Elliot, Rita Dominic & Nse Ikpe Etim
2014 Dry Dr Zara ya Liz Benson
2015 Make Me Fabulous[30][31][32]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Stephanie Okereke's full name. Retrieved on 2009-10-06.
  2. Onikoyi, Ayo. "Stephanie Okereke clocks 30 and it’s going to be…", Vanguard, 2 October 2012. Retrieved on 3 October 2012.
  3. "My Wedding Plans In Top Gear, Says Stephanie Okereke", P.M. News, 1 February 2011. Retrieved on 3 October 2012.
  4. 4.0 4.1 And the 2010 AMAA nominees are. Jemati.com. Archived from the original on 6 April 2010. Retrieved on 14 April 2010.
  5. 5.0 5.1 The African Movie Academy Awards (AMAA) 2010 Nominations. www.thefuturenigeria.com. Archived from the original on 17 July 2011. Retrieved on 14 April 2010.
  6. 6.0 6.1 Stephanie Okereke: Awards & Nominations. Retrieved on 2009-10-06.
  7. 7.0 7.1 7.2 AMAA 2009: List of Nominees and Winners. Africa Movie Academy Awards. Archived from the original on 5 April 2011. Retrieved on 17 October 2010.
  8. 8.0 8.1 8.2 8.3 Official bio. Archived from the original on 2009-09-06. Retrieved on 2009-10-06.
  9. BN Bytes: Genevieve Nnaji, Stephanie Okereke, Amaka Igwe, Aliko Dangote & Jim Ovia receive National Honours – Photos from the Ceremony. bellanaija.com. Retrieved on 24 September 2014.
  10. Okereke at NigeriaMovies.com. Archived from the original on 2008-12-28. Retrieved on 2009-10-06.
  11. Stephanie Okereke: Nigerian screen queen. Retrieved on 2009-10-06.
  12. Through the Glass: Review. Retrieved on 2009-10-06.
  13. Through the Glass: Official Site. Archived from the original on 2009-04-14. Retrieved on 2009-10-06.
  14. New York Film Academy Film School: Film School Student Stephanie Okereke in The News. Archived from the original on 2014-07-16. Retrieved on 2009-10-06.
  15. Filmography. Retrieved on 2009-10-06.
  16. Interview with Stephanie Okereke. Retrieved on 2009-10-06.
  17. "Stephanie Okereke And Linus Idahosa Wed In Paris", Leadership, Leadership Newspaper Group, 21 April 2012. Retrieved on 22 April 2012.
  18. Njoku, Ben. "Genevieve, RMD, Others Storm Paris for Steph Okereke's Wedding Today", AllAfrica.com, 21 April 2012. Retrieved on 22 April 2012.
  19. AllAfrica.com: Why Stephanie Okereke ended her marriage. Retrieved on 2009-10-06.
  20. http://naijagists.com/stephanie-okereke-linus-wins-montage-africa-women-of-excellence-awards-photos/
  21. http://pulse.ng/events/best-of-nollywood-awards-2015-see-full-list-of-winners-id4459200.html
  22. http://www.stelladimokokorkus.com/2015/05/stephanie-linus-wins-best-protagonist.html?m=1
  23. http://pulse.ng/movies/dry-stephanie-linus-movie-gets-8-zafaa-global-awards-2015-nominations-id4212560.html
  24. http://thenet.ng/2016/02/stephanie-linus-dry-wins-award-at-the-pan-african-film-festival/
  25. http://pulse.ng/movies/nafca-2016-stephanie-linus-dry-win-big-id5792842.html
  26. http://pulse.ng/movies/nafca-2016-stephanie-linus-dry-win-big-id5792842.html
  27. http://www.vanguardngr.com/2016/05/nollywood-stars-dazzle-daylight-annual-leadership-awards/
  28. AMAA 2007: List of Nominees and Winners. African Movie Academy Awards. Archived from the original on 12 October 2010. Retrieved on 17 October 2010.
  29. The 2010 African Movie Academy Awards: Winners, Re-Cap, Dresses. MTV Networks a division of Viacom International Inc. Archived from the original on 16 April 2010. Retrieved on 17 October 2010.
  30. It’s Episode 1 of Stephanie Linus’ Reality Show "Make Me Fabulous". Bellanaija.com. Retrieved on 25 May 2015.
  31. Stephanie Linus Makes Couples Fabulous Celebs In One-of-its-kind Reality TV Show - Celebrities - Nairaland. Orikinla. Retrieved on 26 May 2015.
  32. Watch 1st episode of Stephanie Linus' reality TV series. Chidumga Izuzu. Retrieved on 25 May 2015.