Gaa na ọdịnaya

Sulaiman Aliyu Romo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sulaiman Aliyu Romo
Member of the House of Representatives
In office
2015–2019
ConstituencyBagwai/Shanono Federal Constituency
Personal details
Born
NationalityNigerian
OccupationPolitician

Sulaiman Aliyu Romo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si Kano Steeti, Naịjirịa. Ọ nọchitere anya Bagwai/Shanono Federal Constituency na House of Representatives. A họpụtara ya dịka onye otu All Progressives Congress (APC) ma jee ozi site na 2015 ruo 2019 . [1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Hon. Sulaiman Romo biography, net worth, age, family, contact & picture. www.manpower.com.ng. Retrieved on 2025-01-05.
  2. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-05.