Sulaiman Gumi Abubakar
Ọdịdị
Sulaiman Gumi Abubakar (amụrụ na 14 Febụwarị 1974) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na onye otu Ụlọ ndị nnọchiteanya nke Naijiria nke na-anọchite anya Gummi / Bukkuyum Mpaghara Federal nke Zamfara Steeti. [1] [2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Arogbonlo (4 April 2024). FULL LIST: Nigerian lawmakers in 6th ECOWAS parliament under Tinubu (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 24 December 2024.
- ↑ Safety In Nigeria’s Electricity Sector Cannot Be Compromised – Lawmaker – Independent Newspaper Nigeria (en-GB) (10 September 2024). Retrieved on 24 December 2024.
- ↑ Egobiambu (15 April 2023). PDP's Suleiman Gummi Clinches Zamfara Federal Constituency Seat (en). Channels Television. Retrieved on 24 December 2024.