Gaa na ọdịnaya

Sulemana Alijata

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Sulemana Alijata (25 Ọgọst 1975) bụbu onye omeiwu Sissala East na mpaghara Upper West nke Ghana. [1] [2][3]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Alijata lụrụ di (na ụmụ). Ọ bụ onye Alakụba.[1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Alijata na 25 Ọgọstụ 1975 na Tumu na mpaghara Upper West . [1]

. O nwetara diplọma ya na Community Development na Rural Development College site na 2005 ruo 2007

ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Alijata bụ onye otu National Democratic Congress . [1][2]Petition For The Disqualification Of Hon. Alijata Sulemana ... (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2020-01-31."Petition For The Disqualification Of Hon. Alijata Sulemana ..." www.ghanaweb.com. Retrieved 31 January 2020.</ref>

Ọ bụ onye otu kọmitii na Gender and Children, Lands and Forestry .

Alijata nọ n'ọfịs onye isi ala.

[2] [1]

Ọ bụ onye ọrụ mmekọrịta ọha na eze.[1]

Ọ bụ onye ọrụ afọ ofufo ma.ka NGO People Action to Win Life All-round . [1]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 1.5 1.6 Ghana MPs - MP Details - Gbentie, Alijata Sulemana. www.ghanamps.com. Retrieved on 2020-01-31."Ghana MPs - MP Details - Gbentie, Alijata Sulemana". www.ghanamps.com. Retrieved 31 January 2020.
  2. 2.0 2.1 2.2 Petition For The Disqualification Of Hon. Alijata Sulemana ... (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2020-01-31.
  3. NPPs Ridwan Dauda Unseats Hajia Alijata (en-US). NewsGhana.com. Retrieved on 2020-01-31.