Gaa na ọdịnaya

Sumaiyah Marope

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Sumaiyah Pandor Marope (amụrụ n'ihe dị ka n'afọ 1987) bụ onye ọchụnta ego Motawana na onye na-eme asọmpi ịma mma nke [1] e chiri okpueze Miss Botswana 2009. [2] Echiri ya okpueze na Gaborone International Conference Center (GICC), na 2 May 2009. Marope gara South Africa iji nọchite anya obodo ya na asọmpi Miss World 2009 nke e mere na Johannesburg, na 12 Disemba 2009. Ọ bụ onye na-eme egwuregwu na-anụ ọkụ n'obi nke na-asọmpi n'ọsọ 100-mita ma na-egwu softball, netball, volleyball.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Miss Botswana (en). India Today (19 November 2009). Retrieved on 2023-05-17.
  2. GABORONE BEAUTIES IMPRESS - the Botswana Gazette. Archived from the original on 2011-07-11. Retrieved on 2010-12-07.