Sunday Oladimeji
Ọdịdị
Sunday Oladimeji bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchiteanya Ado Ekiti / Erepodun-Ifelodun Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya. A mụrụ ya na 1963, ọ si na Ekiti Steeti. A họpụtara ya n'ime Ụlọ Mgbakọ na ntuli aka 2015 n'okpuru Peoples Democratic Party (PDP). [1][2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ Hon. Sunday Oladimeji biography, net worth, age, family, contact & picture. www.manpower.com.ng. Retrieved on 2025-01-08.