Gaa na ọdịnaya

Sunny Edet Ohia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Sunny Edet Ohia bụ prọfesọ nke ọgwụ na Mahadum Texas Southern. Ọ bụ onye otu Ụlọ Akwụkwọ Sayensị nke Naịjirịa, a họpụtara ya na Fellowship nke ụlọ akwụkwọ ahụ na Nzukọ Izugbe Kwa Afọ nke emere na Jenụwarị 2015..[1]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. NAS holds public lecture induction of fellows. nas.org.ng. Archived from the original on July 8, 2015. Retrieved on July 13, 2015.