Susana Pinilla
Ọdịdị
Susana Isabel Pinilla Cisneros bu ọkà mmụta gbasara mmadụ na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Peruvian. Ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista na-ahụ maka ọrụ na ịkwalite ọrụ, Minista na ahụ maka ụmụ nwanyị na mmepe mmekọrịta mmadụ na ibe ya, ya na onye isi obodo CAF. O nwere nzere mmụta anthropology na National University of San Marcos na Masters na "Governance and Public Policy" na Universidad de San Martín de Porres .