Taiwo Rafiu
Ọdịdị
Taiwo Rafiu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha ezinụlọ ya | Rafiu |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Jụn 1972 |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ebe agụmakwụkwọ | Oklahoma City University |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Beijing Great Wall |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| So na | 2004 Summer Olympics |
Taiwo Rafiu (onye amụrụ na 18 June 1972 na Lagos Steetị bụ nwaanyị n'agba basketbọọlụ Nwaanyị n'agba basketbọọlụ.[1] Ọ gara Mahadum Oklahoma City na mba Amerika ma sonye na otu egwuregwu bọl ụmụ nwaanyi Naijiria nọchitere na asọmpi olympik mere na afọ 2004.[2]
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Taiwo Rafiu WNBA.com Draft Profile
- ↑ Evans, Hilary; Gjerde, Arild; Heijmans, Jeroen; Mallon, Bill; et al. "Taiwo Rafiu". Olympics at Sports-Reference.com. Sports Reference LLC. Archived from the original on 18 April 2020.