Nka na Uzu
Ọdịdị
(Ebugharirị ịhụ site na Technology)
nka na uzu
| obere ụdị nke | science and technology |
|---|---|
| Akụkụ nke | STIM, technical system |
| nwere mmetụta | convenience |
| bụ ọmụmụ nke | technique |
| mụrụ ya | technology assessment, science and technology studies, sociotechnology |
| hashtag | Technology |
| nwere ihe na-enye aka | applied science |
| nwere àgwà | type of technology, technological maturity, technological singularity |
| akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of technology |
| ngosipụta nke | applied science |
| ndị n'eme ya | technologist |
| ihe eji ya eme | technique |
| WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Technology |


Nka na
Nka na ụzụ bụ otu n'ime aka ọrụ e ji mara ndị Igbo. Eji ịhe nka na ụzụ ụfọdụ ebi obi ezi na ụlọ, ebe ụfọdụ bụ ihe achọ mma. Ịhe ndị a bụ ihe nka na ụzụ ; ikwe, okway, eku, egbe, ipi eze, ipi egbe, ọgụ , mma, ịkpụ ite ụlọ.
Eji ipi egbe na ịkpụ ụzụ mara ndị Ọka na ndi Nkwere, nwere ipi eze mara ndị Umudioka. E jikwazi ịkpụ ite ụlọ marakwa ndi Igboukwu na ndị Anam.[1]
Nka na ụzụ bu okwu nke ógè ótù nké gbásárá ihe oganiru . Màkà nke á, ọ na ekwu maka ihe nílé nnọọ na okpúrù ǹkà, ihe orü, obiạ, na ihe ihe ǹkà ozor. Na nke ozor o nwèriki kwu ihe jikotari Í gi nye nzù uzor, ómúmú ihe obụla gbasárá nzù, ma ihe ȯbulà fútárá màkà nzù.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ J. C Onuora (2015). Usoro Omumu Igbo Maka Sekondri Nta. 25 Awka Road, Onitsha: Patmonic Printers & Publishers Ltd. ISBN 978-978-48032-4-3.