Gaa na ọdịnaya

Thaddeus Aina

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Thaddeus Aina bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu na-anọchite anya Ido/Osi/Moba/llejeme Federal Constituency na House of Representatives. O si na Ekiti steeti. A họpụtara ya ka ọ banye n'ụlọ omebe iwu na ntuli aka nke 2015 n'okpuru Peoples Democratic Party (PDP).[1] E boro ya ebubo igbu ọchụ n'akụkụ Goke Olatunji.[2][3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.
  2. Fayose's ex-aide , Rep member arraigned for double murder – Punch Newspapers (en-US) (28 March 2017). Retrieved on 2025-01-08.
  3. Ani (2017-03-28). Reps member's sickness stalls commencement of Omojola's murder case in Ekiti (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.