Gaa na ọdịnaya

The Amazing Grace

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

The Amazing Grace
film
AhaThe Amazing Grace Dezie
Isiokwu nlebanyaNaijiria Dezie
Ụdịbiographical film, drama film Dezie
Afọ/ụbọchị mbipụta20 Mee 2006, 9 Mee 2007, 1 Jụn 2006 Dezie
Mba osiObodoézè Nà Ofú, Naijiria Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiEnglish Dezie
Onye nduziJeta Amata Dezie
Odee akụkọ ihe nkiriJeta Amata, Nick Moran, Scott Cleverdon Dezie
Onye nsonye ihe nkiriNick Moran, Joke Silva, Scott Cleverdon, Fred Amata Dezie
Onye n’emepụta iheNick Moran Dezie
Nchịkọta akụkọ ihe nkiriBrian Hovmand Dezie
Ode egwuSammie Okposo Dezie
Onye na-akọ akụkọJoke Silva Dezie
Onye na-emepụta iheJeta Amata Dezie
Ụlọ ọrụ mmepụta iheJeta amata concepts Dezie
Ekesa siteNetflix Dezie
Ụcha anụkpa ahụcolor Dezie
AgwaJohn Newton Dezie
Usoro nkesavideo on demand Dezie

The Amazing Grace bụ Ihe nkiri akụkọ ihe mere eme nke mba Britain nke oge afọ 2006 nke Jeta Amata ya na Nick Moran dere, nke Jeta Amata bù onye duziri ma Jeta Amata na Alicia Arce mepụtara. Ndị na-eme ihe nkiri nke a gụmuere Joke Silva, Nick Moran, Scott Cleverdon, Mbong Odungide, Fred Amata na Zack Amata. Ihe nkiri ahụ nwetara nhọpụta iri na otu ma merie ihe nrite maka Achievement in Cinematography na Africa Movie Academy Awards nke oge afo 2007. [1] [2] [3] [4][5][6][7]

Ihe nkiri ahụ, nke Joke Silva bu onye na-akọ mgbe ụfọdụ, na-akọ akụkọ mgbanwe nke onye na-ere ohu na mba Britain bụ John Newton (Nick Moran), na-aga n'ihe bụ Naịjirịa ugbu a ịzụta ndị ohu. Ka oge na-aga, obi ọjọọ nke Ịgba ohu wụrụ ya akpata oyi n'ahụ, ọ hapụrụ azụmahịa ahụ wee ghọọ onye ụkọchukwu Anglịkan.[8][9] Newton mechara dee omalicha ukwe mgbapụta Amazing Grace ma ghọọ onye abolitionist.

Ndị na-eme ihe nkiri

[dezie | dezie ebe o si]
  • Nick Moran dị ka John Newton
  • Joke Silva dị ka Maria Davies
  • Scott Cleverdon dị ka Oliver
  • Mbong Odungide dị ka Ansa
  • Fred Amata dị ka Etim
  • Zack Amata dị ka Onye Nchụàjà Obodo
  • Itam Efa Williamson dị ka Orok
  • James Hicks dị ka Simmons
  • Ita Bassey dị ka Onye isi
  • Nick Goff dị ka Rupert

Hụkwazie

[dezie | dezie ebe o si]
  • Ndepụta ihe nkiri Naijiria nke afọ 2006

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. AMAA Nominees and Winners 2007. Africa Movie Academy Awards. Archived from the original on 12 October 2010. Retrieved on 22 February 2011.
  2. Ajonye. "The Movies That Changed The Colour of 2006", Newswatch, 9 January 2007. Retrieved on 22 February 2011.
  3. "Golden Handcuffs of motion picture bondage: slavery in cinema", New York Press, 4 April 2007. Retrieved on 22 February 2011.
  4. Ham (2009). West Africa. Lonely Planet Publications. ISBN 978-1-74104-821-6. 
  5. Armes (2008). Dictionary of African filmmakers. Indiana University Press. ISBN 978-0-253-35116-6. 
  6. Smith (2008). TCM international film guide, 44, Wallflower Press. ISBN 978-1-905674-61-9. 
  7. The Amazing Grace (2006). Rotten Tomatoes. IGN Entertainment, Inc.. Archived from the original on 1 December 2020. Retrieved on 22 February 2011.
  8. Jury. "Film gives Nigeria's side of the slave trade", Evening Standard, 9 May 2007. Retrieved on 22 February 2011.
  9. "The Fabulous Picture Show: Half Nelson", Al Jazeera, 2 Jul 2007. Retrieved on 22 February 2011.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]