The Looming Fog
Ọdịdị
The Looming Fog
| Akụkụ nke | Eluàlà, Naijiria |
|---|---|
| Oge/afọ mmalite | 2006 |
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha | The Looming Fog |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Isiokwu nlebanya | Struggle of the Two Natures in Man |
| Form of creative work | novel |
| Ụdị | intersex fiction |
| Nwere mbipụta ma ọ bụ ntụgharị asụsụ | The Looming Fog |
| Odee akwụkwọ | Rosemary Esehagu |
| Ndị mbipụta | Oge |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 15 Jụn 2006 |
| Mba osi | Njikota Obodo Amerika |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English |
| Ebe akụkọ | Naijiria |
| Ihe nrite | Turner |
| Ebipụtara na | 2006 |
| Nwere àgwà | debut novel |
The Looming Fog bụ akwụkwọ akụkọ mbụ nke afọ 2006 nke onye edemede Naijiria, Rosemary Esehagu dere.[1] Akụkọ ahụ na-agbaso ndụ nke nwatakịrị nwere udi mmekọahụ abụọ ka ha na-agba mbọ ibi n'ime obodo n'emepeghi emepe na Naịjirịa nke na-ahụta nke a dị ka ihe arụ.[2]
Site na onye isi omee na-enweghị aha na onye na-akọ akụkọ, mmadụ na-amata ndị ọzọ so na obere obodo a, gụnyere onye isi omee nke abụọ, Kayinne, onye bụ naanị nwa dị ndụ nke di na nwunye meworo agadi. Ọ ga-alụ ọgụ na ọha ebe ọ hụrụ onwe ya banyere ọchịchọ ya ịghọ onye na-agwọ ọrịa - nnukwu ihe a machibidoro nwanyị ime Naijiria.
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Rosemary Esehagu, Author at AfricanWriter.com (en-US). AfricanWriter.com. Retrieved on 2023-09-10.
- ↑ The Looming Fog (en). Goodreads. Retrieved on 2023-09-10.