Gaa na ọdịnaya

The White Handkerchief

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

The White Handkerchief
film
AhaThe White Handkerchief Dezie
Ụdịdrama film Dezie
Afọ/ụbọchị mbipụta1998 Dezie
Mba osiNaijiria Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiEnglish Dezie
Onye nduziTunde Kelani Dezie
Odee akụkọ ihe nkiriTunde Kelani, Akinwunmi Isola Dezie
Onye nsonye ihe nkiriSola Asedeko, Idowu Philips, Khabirat Kafidipe, Yemi Shodimu Dezie
Ode egwuBeautiful Nubia Dezie
Onye na-emepụta iheTunde Kelani Dezie
Ụcha anụkpa ahụcolor Dezie

The White Handkerchief bụ ihe nkiri Naijiria dị mkpirikpi nke oge afọ 1998 nke Tunde Kelani mepụtara ma duzie ya na Yemi Komolafe, Yemi Shodimu, ya na Khabirat Kafidipe.[1]E si na The Virgin, Akwụkwọ akụkọ izizi nke Bayo Adebowale wee nweta ihe nkiri ahụ.[2][3]

Nchịkọta atụmatụ

[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri ahụ na-akọ akụkọ banyere nwa agbọghọ obodo nke a na-akpọ Awero, nke Sola Asedeko gosipụtara, onye tụfuru amaghị nwoke ya n'ihi ndina n'ike tupu ya ezute ịhụnanya nwata ya, nke a na- akpokwazi Odejimi, onye o kpebiri ịlụ. Odejimi ga-eji akwa ọcha iji gosipụta ọbara Awero na-amaghị nwoke n'abalị agbamakwụkwọ ha dịka omenala si wee chọọ. Odejimi nwere nkụda mmụọ mgbe ọ na-enweghị ọbara, nke a na-ebute agha n'etiti ndị obodo Awero ya na Odejimi.[4][5]

Ndị na-eme ihe nkiri

[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. At 66, Tunde Kelani produces 18th movie. Nigerian Entertainment Today - Nigeria's Number 1 Entertainment Daily. Retrieved on 5 April 2015.
  2. Continual Re-enchantment: Tunde Kelani's Village Films and the Spectres of Early African Cinema. framescinemajournal.com. Retrieved on 5 April 2015.
  3. Best of Nigeria's literary adaptations into movies. tribune.com.ng. Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 5 April 2015.
  4. White Handkerchief. African Film Festival Inc.. Retrieved on 5 April 2015.
  5. Griswold (19 June 2000). Bearing Witness. Princeton University Press. ISBN 0691058296. Retrieved on 5 April 2015.