Gaa na ọdịnaya

Ties that tethers

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ties that tethers
ọrụ edemede
AhaTies That Tether Dezie
Form of creative worknovel Dezie
Ụdịakụkọ ifo, romance film, Q110594226 Dezie
Nwere mbipụta ma ọ bụ ntụgharị asụsụTies That Tether Dezie
Odee akwụkwọJane Igharo Dezie
Afọ/ụbọchị mbipụta2020 Dezie
Mba osiNaijiria Dezie
Asụsụ eji dee ọrụEnglish Dezie

 

Ties That Tether bụ akwụkwọ akụkọ nke Jane Igharo, onye ode akwụkwọ akụkọ ifo nke Naijiria . Akwụkwọ akụkọ ahụ gbadoro ụkwụ n'ihe gbasara Azere, nwanyị kwere nna ya nwụrụ anwụ nkwa na ọ ga-alụ onye bụ onye mba Naijiria. [1] [2] [3] [4]

Atụmatụ

[dezie | dezie ebe o si]

Akwụkwọ akụkọ metụtara Azere bụ onye kwere nna ya na-anwụ anwụ nkwa, mgbe ọ dị afọ iri abụọ, ịlụ nwoke asi mba Naijirịa na ịkwado ihe nketa ọdịnala ya, ọbụlagodi mgbe ọ kwagara Canada . Otú ọ dị, mbọ nne ya na-agbasighị ike ihazi nhazi ndị Naijiria nye Azere butere ndakọ ya na Rafael Castellano, nwoke toro ogologo, mara mma ma bụrụ onye ọcha, nke bụ mmekọ otu abalị. [5] [6] [7] Ka mmekọrịta ha na-abawanye na-atụghị any nke a, Azere na-aluso mmetụta dị iche iche dị n'etiti ịhụnanya na-arị elu ebe Rafael nọ na ntinye aka ya na atụmanya ezinụlọ ya. [8] [9]

  • Azere: Onye b u isi agwa akụkọ a, onye Naijiria kwabatara na Canada nke kwere nna ya na-anwụ anwụ nkwa ịlụ onye Naijiria ma kwadoo ihe nketa ya. Ọ na-ebu agha megide mmetụta ndị na-emegiderịta ya ka mmekọrịta otu abalị ya na Rafael na-arị , na-ama ya aka n'ihu ịhọrọ njirimara na atụmanya ezinụlọ.
  • Rafael Castellano: onye toro Ogologo, mara mma, ma na-acha ọcha, Rafael bụ nwoke ya na Azere nwere mmekọrịta otu abalị nke na-atụghị anya na ọ ga aghọọ mmekọrịta siri ike. Ọ na-agbagha echiche Azere banyere njirimara omenala na nnabata, na-eme ya ịjụ ma ịhụ ya n'anya na-emebi ihe nketa Nigeria ya.
  • Nne Azere: Onye isi na ndu Azere nke kpebisiri ike ịhụ nwa ya nwanyị ka ọ lụọ nwoke Naijiria ma chekwaa omenala ha. Ọ na-amanye Azere ka ọ rube isi na atụmanya omenala ya, na-agbakwunye na mmekpaahụ Azere na-enwe.
  • Nna Azere: Ọ bụ ezie na ọ nwụrụ anwụ, ọchịchọ nna Azere mgbe ọ na-anwụ anwụ bụ ka ọ lụọ onye Naijiria kpatara ọtụtụ esemokwu dị na akụkọ ahụ. Atụmanya ya na-emetụta akọ na uche Azere ka ọ na-akwado abụm enyi ya na Rafael.

Edemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Igharo (29 September 2020). Ties That Tether (in English). New York: Berkley. ISBN 978-0-593-10194-0. 
  2. Ties That Tether by Jane Igharo: 9780593101940 | PenguinRandomHouse.com: Books (en-US). PenguinRandomhouse.com. Retrieved on 12 May 2024.
  3. TIES THAT TETHER | Kirkus Reviews (in en). 
  4. Ties That Tether, review: An intriguing examination into the dynamics of family relationships (en). The Independent (30 September 2020). Retrieved on 13 May 2024.
  5. Ties That Tether (en). Amanda's Book Corner (5 February 2021). Retrieved on 12 May 2024.
  6. Simon (5 April 2021). Book Review: Ties That Tether by Jane Igharo (en-US). Feminist Book Club. Retrieved on 12 May 2024.
  7. Ties That Tether. Publishers weekly.
  8. Noble. Ties That Tether|Paperback (en). Barnes & Noble. Retrieved on 12 May 2024.
  9. Ties That Tether by Jane Igharo - Paperback (en). www.spineandlabel.com. Archived from the original on 12 May 2024. Retrieved on 12 May 2024.