Gaa na ọdịnaya

Titus Olupitan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Titus Olupitan bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke jere ozi dịka onye sịnetọ na anọchiteanya Ondo North Senatorial District na 5th National Assembly site na 2003 ruo 2007 n'okpuru nche anwụ nke Alliance for Democracy (AD) party.[1][2]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Akeredolu Mourns Late Justice Olupitan – Independent Newspaper Nigeria (en-GB) (2019-12-13). Retrieved on 2025-01-08.
  2. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.