Gaa na ọdịnaya

Toure Kazah-Toure

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Toure Kazah-Toure (1959 - 1 Julaị 2017) bụ onye okammuta Naịjirịa, onye ndọrọndọrọ, na onye mba Afrịka. Mmasị ya maka onye isi ala ntọala nke mba Guinea, Ahmed Sékou Touré, mere ka ọ nabata ma zawa aha "Toure".[1] Ọ bụ onye nkuzi akụkọ ihe mere eme na onye nchọpụta na Mahadum Ahmadu Bello (ABU), Zaria, Nigeria, onye nwere ọtụtụ akwụkwọ e bipụtarala n'aha ya.[2]

Oge ọ malitere

[dezie | dezie ebe o si]

Kazah-Toure, amụrụ na afọ 1959 na Atyap, Northern Region, British Nigeria (nke bụzi akụkụ nke ndịda Kaduna State, Nigeria), bụ nwa Kazah Yashim, onye nkuzi nke abụọ Atyap [3] na onye mbụ si Southern Zaria (nke bụ Southern Kaduna ugbu a) ka ahọpụtara ya na Council District (nke Northern Region) na afọ 1954. O sitere n'ezinụlọ Ndị Kraịst na ndị Alakụba, nna ya bụ Onye Kraịst na ndị ezinụlọ ole na ole ndị ọzọ bụ ndị Alakụbụba, 12 n'ime ha nwụrụ na afọ 1992 Zangon Kataf crisis, mgbe nke ahụ gasịrị, ya onwe ya ghọrọ onye Alakụba.[1]

Ọ kụziri na ngalaba akụkọ ihe mere eme nke Mahadum Ahmadu Bello (ABU), Zaria, Kaduna Steeti, Naijiria. Ya

Mgbalị

[dezie | dezie ebe o si]

Akwụkwọ agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]
  • "akụkọ sitere na Nordic Africa Institute" (2020) [4]

A kpọtụrụ ya aha na nzukọ ndị dị ka:

  • African State-Formation and Bureaucracy in Comparative Perspective conference: Emere n'etiti 16 - 18 Septemba 2013 na Mahadum nke Witwatersrand, Johannesburg

Ọnwụ

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ nwụrụ site na ọrịa ogologo oge na 1:30 PM na 1 July 2017, mgbe ọ dị afọ 58. [1]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 3 Nigerian Activists Lose Dr. Toure Kazah as They Set to Bury Prof Funmi Adewumi and Remember Prof Abubakar Momoh. Intervention (July 1, 2017). Retrieved on December 28, 2020. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Zu" defined multiple times with different content
  2. (2007) in Kieh, G. K.: Beyond State Failure and Collapse: Making the State Relevant in Africa. Lexington Books. ISBN 9780739108925. Retrieved on December 28, 2020. 
  3. Achi, B. (2019). A Short History of the Atyap. Tamaza Publishinɡ Co. Ltd., Zaria, 109-138, 201-252. ISBN 978-978-54678-5-7. 
  4. Caplan (December 28, 2020). "newsfrom the Nordic Africa Institute". Retrieved on December 28, 2020.