Tumak language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Tumak, nkè á makwaara dị kà Toumak, Tumag, Tummok, Sara Toumak, Tumac, ná Dije, bụ asụsụ Afro-Asiatic á na-asụ ná mpaghara ndịda ọdịda anyanwụ Chad nkè Moyen-Chari ná Koumra. Asụsụ Motun (Mod) ná Tumak nwere ọdịdị ókwú nkè naanị 70%; Blench (2006) depụtara Tumak, Motun, ná Mawer dị ka asụsụ dị iche iche.[1] Ọtụtụ ndị na-asụ Motun na-eji ụfọdụ Sara.

"Gulei" edepụtara ná Greenberg nwere ike ịbụ olumba nkè Tumak.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  • [Ihe e dere n'ala ala peeji] Dietrich Reimer, 140 peeji. .