Uche Nnaji
Ọdịdị
Uche Nnaji bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka minista nke Innovation , Sayensị , na Nkà na ụzụ .[1][2][3]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'abalị iri na isii n'ọnwa Ọgọstụ n' afọ 2023, Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu họpụtara Uche Nnaji dị ka Minista nke Innovation, Sayensị na Nkà na ụzụ nke Federal Republic nke Naijiria [4][5]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Adaji (2024-11-11). World Science Day: Minister restates Nigeria's commitment to innovation, scientific collaboration (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. www.premiumtimesng.com. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Adewumi (2024-11-06). Accurate data crucial to driving Nigeria's energy transition process —Minister (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Ekugo (2023-08-17). Here are Tinubu's Ministers from the South East and their portfolio (en-US). Nairametrics. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Aworinde (2023-08-16). Full List: Portfolios Of Tinubu's 45 Ministers (en). Channels Television. Retrieved on 2024-12-21.