Uchenna Harris Okonkwo
Ọdịdị
Uchenna Harris Okonkwo bụ onye ndọrọ ndọrọ ochichi Naijirịa.Ọ na-ejekwa ozi ugbua dịka onye otu mbụ na-anọchite anya Idemili North/Idemili South Federal Constituency nke Anambra steeti na ọgbakọ omebe iwu nke iri.[1] [2][3]
Edensibịa.
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Okogba, Emmanuel (2022-06-11). "Uche Okonkwo emerges Idemili North/South Labour Party candidate". Vanguard News (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2025-01-03.
- ↑ Abuja, Nicholas Kalu (2024-12-25). "Anambra lawmaker distributes relief items to flood victims". The Nation Newspaper (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-03.
- ↑ Badmus, Bola (2024-08-07). "Lawmaker urges Tinubu to address hardship amid ongoing protest". Tribune Online (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2025-01-03.