Uchenna Okafor
Ọdịdị
Uchenna Okafor bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi oche nke 7th Anambra Steeti Ụlọ Mgbakọ na-anọchite anya Ayamelum na Anambra Steeti . [1] [2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Ovat (2022-09-22). Anambra speaker calls for true federalism in Nigeria (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Nigeria (2023-03-19). Anambra speaker loses re-election bid to PDP's Abuchi Udemezue (en-US). Peoples Gazette Nigeria. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Ndukuba (2023-03-19). Anambra: PDP, LP, retire Speaker, another ranking lawmaker (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2025-01-06.