Ucheonye Stephen Akachukwu
Ọdịdị
Ucheonye Stephen Akachukwu bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omeiwu Naijiria. Ọ na-ejekwa ozi dịka onye nnọchi anya steeti, na-anọchite anya mpaghara Aba South nke Abia steeti n'ụlọ omebe iwu steeti.[1] [2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Chibuike (2024-07-20). Knocks, kudos as LP lawmaker commissions waste bins as constituency project (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2024-12-27.
- ↑ Ofurum (2024-08-06). Abia moves to recover Aba community from gully erosion (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2024-12-27.
- ↑ MouthpieceNGR (2024-07-18). LP Lawmaker Commissions Waste Bins To Mark One Year In Office (en-GB). MouthpieceNGR. Retrieved on 2024-12-27.