Umaru Yar'Adua

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Umaru Yar'Adua
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoUmaru Musa Yar'Adua Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Ọgọọst 1951 Dezie
Ebe ọmụmụKatsina Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya5 Mee 2010 Dezie
Ebe ọ nwụrụNigerian Presidential Complex Dezie
ihe kpatara ọnwụChurg-Strauss syndrome Dezie
Ebe oliliȮra Katsina Dezie
ŃnàMusa Yar'Adua Dezie
nwanneShehu Musa Yar'Adua Dezie
Dị/nwunyeTurai Yar'Adua Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Fula Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Fula, Asụsụ Hausa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, university teacher, onye ọchụ̀nta ego Dezie
Ọkwá o jiIshi ochíchì Naigeria, Governor of Katsina State Dezie
ebe agụmakwụkwọBarewa College, Mahadum Ahmadu Bello Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
candidacy in election2007 Nigerian presidential election Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie

Umaru Musa Yar'Adua bu onye e mere president Naigeria, soto Olusegun Obasanjo. O bidoro 29 Mee, 2007, bu onye People's Democratic Party (PDP), ndi meriri e meri na general election 2007 Naijiria, na 21 Eprel. Mbu ha biata People's Democratic Party, ha bula onye ndi People's Redemption Party, tupu ha so papa ya, onye bula vice chairman nde National Party of Nigeria (Naijiria).

Akuko banyere Umaru Yar'Adua[dezie | dezie ebe o si]

Amuru Umaru na Ȯra Katsina, Naijiria, bu nke ekeputara n' Kaduna State n'aro 1987. Nne na Nna ya kwuru n'amuru ya nime abali iteghete, onwa nke asaa n'ime aro 1951. Osoro Nna ya nke bu onye n' esote onye isi nke National Party nke Niagiria, buru otu onye n'ime ndi no na party ahu. N'ime aro 1999, emekwara ya onye isi ochi-agha nke Ȯra Katsina site na itu-aka nke oritere na People's Democratic Party (PDP).

Nihi ochichi oma nke ya, emekwara ka ochia obodo Katsina aro asato. Site n' itu aka nke emere n'obodo niagiria nime onwa ano,abali iri abua n'otu, afo 2007, Umaru bu onye meriri ndi ozo dika Buhari, Atiku, Ojukwu, Oji Uzo, Rev Okotie na ndi ozo burukwa onye ebikwasiri aka koburu onye isi ochiagha nke Naijiria.

Emere ya onye is ochiagha nke Nigira n'ime abali iri abua na iteghete,onwa ise, afo 2007. Owee burukwa onye isi ochiagha nke Niagiria nke iri n'ato. Obu ya nochiri onodu Olusegun Obasanjo. Oguru akwukwo n' mahadum, burukwa onye nkuzi n'ulo akwukwo nke ukwu nke di n' Zaria tupu obanye ndoro ndoro.

Onwere otu nwanyi na otutu umuntakiri.

Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]