Gaa na ọdịnaya

Ume Mathias

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ume Mathias Listenⓘ bụ onye omeiwu Naijiria nke nọ n'ụlọ omebe iwu nke Steeti Abịa na-anọchite anya Umunneochi kemgbe June 14, 2023. [1] Ọ bụ onye otu Labour Party . [2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "Mathias Ume: Two Years Of Purposeful And Impactful Lawmaking - Digital Times Nigeria". digitaltimesng.com (in Bekee ndị United Kingdom). 2025-06-16. Retrieved 2025-07-12.
  2. ↑ Nwafor (2024-03-13). "I didn't remove Akawa-Aroikpa road from budget - Abia lawmaker". Vanguard (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2025-01-18.