Umuahia Township Stadium

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Umuahia Township Stadium
ama-egwuregwu
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
nhazi ọnọdụ5°31′27″N 7°29′49″E Dezie
Map

Umuahia Township Stadium bụ ámá egwuregwu dị na Umuahia Nigeria. Ọ bụkwa ebe obibi Abia Warriors FC nke Nigeria Premier League . Abia Comets FC na -egwukwa egwuregwu ụlọ ha na ohu ama ahụ. [1] [2] [3] [4] Amá egwuregwu nke a nwere ike ibanye mmadụ puku ise. [5]

Enweela nkatọ zuru ebe niile n'ihi elu ala ama egwuregwu ahụ adịghị mma cha cha.

Ntụrụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nigerian Premier League: LMC approves Umuahia township stadium for matches. Archived from the original on 6 October 2014. Retrieved on 29 September 2014.
  2. NNL blacklists Umuahia stadium. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 6 October 2014. Retrieved on 29 September 2014.
  3. Umuahia Township Stadium Ready For Premiership. Archived from the original on 10 August 2021. Retrieved on 29 September 2014.
  4. Nigerian Premier League: LMC approves Umuahia township stadium for matches. Premium Times Nigeria. Retrieved on 29 September 2014.
  5. https://int.soccerway.com/teams/nigeria/abia-warriors/27202/venue/