Gaa na ọdịnaya

Umuerum

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Umuerum, nke a makwaara dịka Umuolum, bụ obodo dị na mpaghara ọchịchị obodo Ayamelum na steeti Anambra, Naịjirịa..

[citation needed][1]

Umuerum na-emepụta ji, osikapa, akpụ, ọka na akwụkwọ nri ndị ọzọ dị iche iche. Ebe mmiri na ọdọ mmiri ndị dị n'akụkụ osimiri na-enye obodo ahụ ohere ịnụ ụtọ azụ̀ dị mma. Na afọ 1970, ụlọ ọrụ mmanụ chọpụtara ebe mmanụ na gas dị ukwuu, gọọmetị Naịjirịa emeghị nke a.. [citation needed][2]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Emeka Mamah, Vincent Ujumadu & Ishola Balogun. "Ezu River: The unending mystery", Vanguard, March 5, 2013. Retrieved on March 5, 2013.
  2. Imaobong Ekpo, Ofonmbuk Obot andGift Samuel David (December 2018). "Impact of oil spill on living aquatic resources of the Niger Delta region: A review". Journal of Wetlands and Waste Management. 

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]