Umuoba-Abegbu Anam
Ọdịdị
Abegbu Anam | |
|---|---|
Town | |
| Umuoba-Abegbu Anam | |
| Seat | Anambra West |
Umuoba-Abegbu Anam bụ otu n'ime obodo ndị dị na Anam (Ifite-Anam kpọmkwem), okpuru ọchịchị Anambra West nke steeti Anambra, mpaghara ndịda ọwụwa anyanwụ Naijiria. [1] Ọ dị n'okpuru Anambra North Senatorial district nke steeti ahụ.[2] Ọ bụ otu n'ime obodo ndị dị n'akụkụ osimiri nke steeti ahụ na ọrụ kachasị nke ndị obodo ahụ bụ ọrụ ugbo na ịkụ azụ.
Idei Mmiri
[dezie | dezie ebe o si]Umuoba-Abegbu Anam edekọọla ọtụtụ idei mmiri mere ebe ahụ, nke kpatara ọnwụ ndị mmadụ, ihe onwunwe, anụ ụlọ, wdg. Otu n'ime ihe ndị dị otú ahụ mere bụ n'afọ 2016, mgbe mmiri rikpuru obodo ahụ nke mere na enwenwughị ike ịwepụ ma ndị obodo ma ihe ha na-emepụta n'ubi n'ihi na ahịhịa jupụtara n'ụzọ mmiri.[3][4][5][6]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Admin (2018-07-31). Anambra West LGA postal/zip codes (Anambra State) (en-US). Postcode. Retrieved on 2025-11-12.
- ↑ Anambra North Senatorial District (en-US). Centre for Community and Rural Development. Retrieved on 2025-11-12.
- ↑ Five Communities in Anambra Submerged by Flood – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2025-11-12.
- ↑ Nation (2016-09-15). Flood overruns Anambra again (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2025-11-12.
- ↑ Ojoye (2016-09-07). Flood submerges five Anambra communities (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2025-11-12.
- ↑ eribake (2016-09-08). FLOOD: Water hyacinth traps 6 communities in Anambra (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-11-12.