Gaa na ọdịnaya

Usman Ibrahim Auyo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Usman Ibrahim Auyo bụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ bụ onye otu nọ na-anọchite anya Hadejia/Auyo/Kafin Hausa Federal Constituency n'ụlọ ndị nnọchi anya. Amụrụ na 1 December 1964, ọ na-akụ na Jigawa State. Ebu ụzọ họpụta ya n'ụlọomeiwu ukwu n'afọ 2015. A họpụtakwara ya ọzọ n'afọ 2019, ọzọkwa n'afọ 2023 n'okpuru otu All Progressives Congress (APC), mere ọchịchị ya nke atọ. [1] [2][3]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-06.
  2. 10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2025-01-06.
  3. National Assembly | Federal Republic of Nigeria. nass.gov.ng. Retrieved on 2025-01-06.